Native Bible

Nehemiah 7:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Betel na Ai, otu narị na iri abụọ na atọ (123),

Nehemiah 7:32 in English

Nehemiah 7:32 · Berean Standard Bible

the men of Bethel and Ai, 123;

Context

30ndị Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621), 31ndị Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122), 32ndị Betel na Ai, otu narị na iri abụọ na atọ (123), 33ndị Nebo nke ọzọ, iri ise na abụọ (52), 34ndị agbụrụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.