Native Bible

Nehemiah 7:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122),

Nehemiah 7:31 in English

Context

29ndị Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743), 30ndị Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621), 31ndị Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122), 32ndị Betel na Ai, otu narị na iri abụọ na atọ (123), 33ndị Nebo nke ọzọ, iri ise na abụọ (52),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.