Native Bible

Nehemiah 7:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743),

Nehemiah 7:29 in English

Nehemiah 7:29 · Berean Standard Bible

the men of Kiriath-jearim, Chephirah, and Beeroth, 743;

Context

27ndị Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128), 28ndị Bet-Azmavet, iri anọ na abụọ (42), 29ndị Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743), 30ndị Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621), 31ndị Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.