Nehemaya 12:34
Nehemiah 12:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Juda, Benjamin, Shemaya, Jeremaya
Nehemiah 12:34 in English
Nehemiah 12:34 · Berean Standard Bible
Judah, Benjamin, Shemaiah, Jeremiah,
Context
32Hoshaya na ọkara ndị ndu Juda na-eso ha nʼazụ, 33ha na Azaraya, Ezra, Meshulam, 34Juda, Benjamin, Shemaya, Jeremaya 35na ndị nchụaja ndị a ndị na-afụ opi, tinyere Zekaraya nwa Jonatan, nwa Shemaya. Ndị bụ nna nna Zekaraya bụ Matanaya, Mikaya na Zakua, ndị ikwu Asaf. 36Ndị otu ya, bụ Shemaya, Azarel, Milalai, Gilalai, Maai, Netanel, Juda na Hanani. Ha niile ji ngwa egwu ha, ụdị ngwa egwu ndị ahụ Devid onye nke Chineke nyere nʼiwu na ndị ọbụ abụ ga-eji. Ezra, bụ ode akwụkwọ nọ nʼihu na-edu ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.