Nehemaya 12:33
Nehemiah 12:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ha na Azaraya, Ezra, Meshulam,
Nehemiah 12:33 in English
Nehemiah 12:33 · Berean Standard Bible
along with Azariah, Ezra, Meshullam,
Context
31E mere m ka ndị ndu Juda niile rigoro nʼelu mgbidi ahụ. Nʼebe ahụ ka m kenyere otu ndị ọbụ abụ abụọ inye ekele. Otu ụzọ gara akụkụ aka nri nke elu mgbidi ahụ ruo nʼỌnụ Ụzọ Ama Ikpofu Ahịhịa. 32Hoshaya na ọkara ndị ndu Juda na-eso ha nʼazụ, 33ha na Azaraya, Ezra, Meshulam, 34Juda, Benjamin, Shemaya, Jeremaya 35na ndị nchụaja ndị a ndị na-afụ opi, tinyere Zekaraya nwa Jonatan, nwa Shemaya. Ndị bụ nna nna Zekaraya bụ Matanaya, Mikaya na Zakua, ndị ikwu Asaf.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.