Native Bible

Nehemiah 12:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hoshaya na ọkara ndị ndu Juda na-eso ha nʼazụ,

Nehemiah 12:32 in English

Nehemiah 12:32 · Berean Standard Bible

Hoshaiah and half the leaders of Judah followed,

Context

30Mgbe ndị nchụaja na ndị Livayị dochara onwe ha ọcha, ha dokwara ndị Izrel niile, na ọnụ ụzọ ama niile, na mgbidi ahụ ọcha. 31E mere m ka ndị ndu Juda niile rigoro nʼelu mgbidi ahụ. Nʼebe ahụ ka m kenyere otu ndị ọbụ abụ abụọ inye ekele. Otu ụzọ gara akụkụ aka nri nke elu mgbidi ahụ ruo nʼỌnụ Ụzọ Ama Ikpofu Ahịhịa. 32Hoshaya na ọkara ndị ndu Juda na-eso ha nʼazụ, 33ha na Azaraya, Ezra, Meshulam, 34Juda, Benjamin, Shemaya, Jeremaya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.