Nehemaya 11:15
Nehemiah 11:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site na ndị Livayị: Shemaya nwa Hashub, nwa Azrikam, nwa Hashabaya, nwa Buni,
Nehemiah 11:15 in English
Nehemiah 11:15 · Berean Standard Bible
From the Levites: Shemaiah son of Hasshub, the son of Azrikam, the son of Hashabiah, the son of Bunni;
Context
13na ndị ikom bụ ndịisi ezinaụlọ ndị so ya rụọ ọrụ dị narị abụọ na iri anọ na abụọ (242) nʼọnụọgụgụ,
Amashaị nwa Azarel, nwa Ahazai, nwa Meshilemot, nwa Imea, 14na ndị otu ya nʼọrụ ndị bụkwa dimkpa, dị otu narị na iri abụọ na asatọ (128) nʼọnụọgụgụ.
Onyeisi ha bụ Zabdiel nwa Hagedolin. 15Site na ndị Livayị:
Shemaya nwa Hashub, nwa Azrikam, nwa Hashabaya, nwa Buni, 16na Shabetai, na Jozabad, mmadụ abụọ na ndị ndu ndị Livayị, ndị ọ bụ ha na-arụ ọrụ dị nʼezi nke ụlọ Chineke; 17Matanaya nwa Mika, nwa Zabdi, nwa Asaf, bụ onyendu nke duru nʼekpere na ofufe ekele.
Bakbukaya onye nke abụọ nʼetiti ndị otu ya,
na Abda nwa Shamua, nwa Galal, nwa Jedutun, bụ ndị na-enyere ya aka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.