Nehemaya 11:17
Nehemiah 11:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Matanaya nwa Mika, nwa Zabdi, nwa Asaf, bụ onyendu nke duru nʼekpere na ofufe ekele. Bakbukaya onye nke abụọ nʼetiti ndị otu ya, na Abda nwa Shamua, nwa Galal, nwa Jedutun, bụ ndị na-enyere ya aka.
Nehemiah 11:17 in English
Nehemiah 11:17 · Berean Standard Bible
Mattaniah son of Mica, the son of Zabdi, the son of Asaph, who led in thanksgiving and prayer; Bakbukiah, second among his associates; and Abda son of Shammua, the son of Galal, the son of Jeduthun.
Context
15Site na ndị Livayị:
Shemaya nwa Hashub, nwa Azrikam, nwa Hashabaya, nwa Buni, 16na Shabetai, na Jozabad, mmadụ abụọ na ndị ndu ndị Livayị, ndị ọ bụ ha na-arụ ọrụ dị nʼezi nke ụlọ Chineke; 17Matanaya nwa Mika, nwa Zabdi, nwa Asaf, bụ onyendu nke duru nʼekpere na ofufe ekele.
Bakbukaya onye nke abụọ nʼetiti ndị otu ya,
na Abda nwa Shamua, nwa Galal, nwa Jedutun, bụ ndị na-enyere ya aka. 18Ọnụọgụgụ ndị Livayị niile nọ na obodo nsọ ahụ dị narị abụọ na iri asatọ na anọ (284). 19Ndị nche ọnụ ụzọ ama,
Akub, Talmon na ndị otu ha dị otu narị na iri asaa na abụọ (172) nʼọnụọgụgụ, ha bụ ndị na-eche nche nʼọnụ ụzọ ama niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.