Native Bible

Mark 9:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ebe “ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ, ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’*

Mark 9:48 in English

Mark 9:48 · Berean Standard Bible

where ‘their worm never dies, and the fire is never quenched.’*

Context

46ebe “ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ, ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’* 47Ọ bụrụ na anya gị na-eme ka i jehie, ghụpụ ya. Ọ ga-akara gị mma na i nwere otu anya baa nʼalaeze Chineke, karịa inwe anya abụọ a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ, 48ebe “ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ, ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’* 49A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu. 50“Nnu dị mma, ma ọ bụrụ na ọ dịghị atọkwa ụtọ, olee ka ị ga-esi mee ka ọ tọọ ụtọ ọzọ? Ya mere, nweenụ nnu nʼime onwe unu. Unu na ibe unu biri nʼudo.” 9:29 Akwụkwọ ochie ndị ọzọ na-edenye, na-ibu ọnụ. 9:44 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48. 9:46 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48. 9:48 Aịz 66:24

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.