Mak 9:49
Mark 9:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu.
Mark 9:49 in English
Mark 9:49 · Berean Standard Bible
For everyone will be salted with fire.*
Context
47Ọ bụrụ na anya gị na-eme ka i jehie, ghụpụ ya. Ọ ga-akara gị mma na i nwere otu anya baa nʼalaeze Chineke, karịa inwe anya abụọ a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ, 48ebe
“ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ,
ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’* 49A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu. 50“Nnu dị mma, ma ọ bụrụ na ọ dịghị atọkwa ụtọ, olee ka ị ga-esi mee ka ọ tọọ ụtọ ọzọ? Ya mere, nweenụ nnu nʼime onwe unu. Unu na ibe unu biri nʼudo.”
9:29 Akwụkwọ ochie ndị ọzọ na-edenye, na-ibu ọnụ.
9:44 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48.
9:46 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48.
9:48 Aịz 66:24
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.