Mak 9:50
Mark 9:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nnu dị mma, ma ọ bụrụ na ọ dịghị atọkwa ụtọ, olee ka ị ga-esi mee ka ọ tọọ ụtọ ọzọ? Ya mere, nweenụ nnu nʼime onwe unu. Unu na ibe unu biri nʼudo.” 9:29 Akwụkwọ ochie ndị ọzọ na-edenye, na-ibu ọnụ. 9:44 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48. 9:46 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48. 9:48 Aịz 66:24
Mark 9:50 in English
Mark 9:50 · Berean Standard Bible
Salt is good, but if the salt loses its saltiness, with what will you season it? Have salt among yourselves, and be at peace with one another.”
Context
48ebe
“ ‘ikpuru ya na-adịghị anwụ anwụ,
ọkụ ya adịghị anyụkwa anyụ.’* 49A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu. 50“Nnu dị mma, ma ọ bụrụ na ọ dịghị atọkwa ụtọ, olee ka ị ga-esi mee ka ọ tọọ ụtọ ọzọ? Ya mere, nweenụ nnu nʼime onwe unu. Unu na ibe unu biri nʼudo.”
9:29 Akwụkwọ ochie ndị ọzọ na-edenye, na-ibu ọnụ.
9:44 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48.
9:46 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye okwu ndị a dị nʼamaokwu nke 48.
9:48 Aịz 66:24
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.