Mak 14:57
Mark 14:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ ụfọdụ biliri gbaa ama ụgha megide ya, sị,
Mark 14:57 in English
Mark 14:57 · Berean Standard Bible
Then some men stood up and testified falsely against Him:
Context
55Ndịisi nchụaja na ndịisi ikpe nʼụlọikpe ukwu* nọ na-achọ ama megide Jisọs, ka ha nwee ike gbuo ya. Ma ọ dịghị nke ha chọtara. 56Ọtụtụ bịara gbaa ama ụgha megide ya, ma ama ha abụghị otu. 57Mgbe ahụ ụfọdụ biliri gbaa ama ụgha megide ya, sị, 58“Anyị nụrụ mgbe o kwuru sị, ‘Aga m akwatu ụlọnsọ ukwu a nke e ji aka wuo, nʼụbọchị atọ aga m ewukwa ụlọ ọzọ, nke a na-ejighị aka wuo.’ ” 59Ọ bụladị na nke a, ama ha niile adakọtakwaghị nʼotu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.