Mak 13:18
Mark 13:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kpeenụ ekpere ka ihe ndị a hapụ ime nʼoge oke oyi.
Mark 13:18 in English
Mark 13:18 · Berean Standard Bible
Pray that this will not occur in the winter.
Context
16Ka onye ọbụla nọ nʼubi ghara ịlọghachi ịchịrị uwe ya. 17Ma ahụhụ ga-adịrị ndị dị ime, na ndị na-enye ụmụaka ara, nʼụbọchị ahụ. 18Kpeenụ ekpere ka ihe ndị a hapụ ime nʼoge oke oyi. 19Nʼihi na oke mkpagbu nke ụbọchị ahụ ga-abụ nke na-adịbeghị na mbụ site na mgbe Chineke kere ụwa ruo ugbu a. Ọ dịkwaghị ihe ga-adịkwa ka ya ọzọ ruo mgbe ebighị ebi. 20“Ọ bụrụ na Onyenwe anyị emeghị ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpụmkpụ, ọ dịghị onye a ga-azọpụta. Ma nʼihi ndị ya, ndị ọ họpụtara, o meela ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpụmkpụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.