Native Bible

Mark 13:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ahụhụ ga-adịrị ndị dị ime, na ndị na-enye ụmụaka ara, nʼụbọchị ahụ.

Mark 13:17 in English

Mark 13:17 · Berean Standard Bible

How miserable those days will be for pregnant and nursing mothers!

Context

15Onye ọbụla nọ nʼelu ụlọ ya ghara ịrịdata maọbụ baa nʼime ụlọ ya iwepụta ihe ọbụla. 16Ka onye ọbụla nọ nʼubi ghara ịlọghachi ịchịrị uwe ya. 17Ma ahụhụ ga-adịrị ndị dị ime, na ndị na-enye ụmụaka ara, nʼụbọchị ahụ. 18Kpeenụ ekpere ka ihe ndị a hapụ ime nʼoge oke oyi. 19Nʼihi na oke mkpagbu nke ụbọchị ahụ ga-abụ nke na-adịbeghị na mbụ site na mgbe Chineke kere ụwa ruo ugbu a. Ọ dịkwaghị ihe ga-adịkwa ka ya ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.