Matiu 6:13
Matthew 6:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ekwela ka anyị daba nʼime ọnwụnwa, kama, zọpụta anyị nʼaka ajọ onye ahụ.’*
Matthew 6:13 in English
Matthew 6:13 · Berean Standard Bible
And lead us not into temptation, but deliver us from the evil one.*’
Context
11Nye anyị nri nke ụbọchị taa. 12Gbaghara anyị mmehie anyị,
dịka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị. 13Ekwela ka anyị daba nʼime ọnwụnwa,
kama, zọpụta anyị nʼaka ajọ onye ahụ.’* 14Ọ bụrụ na unu agbaghara ndị mmadụ mgbe ha mehiere megide unu, Nna unu nke bi nʼeluigwe ga-agbagharakwa unu mmehie unu. 15Ọ bụrụkwanụ na unu agbagharaghị ndị ọzọ mmehie niile ha, Nna unu nke bi nʼeluigwe agaghị agbaghara unu mmehie unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.