Matiu 6:11
Matthew 6:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nye anyị nri nke ụbọchị taa.
Matthew 6:11 in English
Matthew 6:11 · Berean Standard Bible
Give us this day our daily bread.
Context
9“Sinụ otu a na-ekpe ekpere:
“ ‘Nna anyị nke bi nʼeluigwe,
ka e doo aha gị nsọ. 10Ka alaeze gị bịa,
ka e mee uche gị nʼụwa,
dịka e si eme ya nʼeluigwe. 11Nye anyị nri nke ụbọchị taa. 12Gbaghara anyị mmehie anyị,
dịka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị. 13Ekwela ka anyị daba nʼime ọnwụnwa,
kama, zọpụta anyị nʼaka ajọ onye ahụ.’*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.