Native Bible

Matthew 6:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gbaghara anyị mmehie anyị, dịka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị.

Matthew 6:12 in English

Matthew 6:12 · Berean Standard Bible

And forgive us our debts, as we also have forgiven our debtors.

Context

10Ka alaeze gị bịa, ka e mee uche gị nʼụwa, dịka e si eme ya nʼeluigwe. 11Nye anyị nri nke ụbọchị taa. 12Gbaghara anyị mmehie anyị, dịka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị. 13Ekwela ka anyị daba nʼime ọnwụnwa, kama, zọpụta anyị nʼaka ajọ onye ahụ.’* 14Ọ bụrụ na unu agbaghara ndị mmadụ mgbe ha mehiere megide unu, Nna unu nke bi nʼeluigwe ga-agbagharakwa unu mmehie unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.