Matiu 6:9
Matthew 6:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Sinụ otu a na-ekpe ekpere: “ ‘Nna anyị nke bi nʼeluigwe, ka e doo aha gị nsọ.
Matthew 6:9 in English
Matthew 6:9 · Berean Standard Bible
So then, this is how you should pray: ‘Our Father in heaven, hallowed be Your name.
Context
7Mgbe unu na-ekpe ekpere, unu ekwula okwu nkwukwasị efu dị ka ndị na-amaghị Chineke na-eme. Ha chere na a ga-anụ ekpere ha nʼihi ọtụtụ okwu ha na-ekwu. 8Unu adịla ka ha. Chetanụ na tupu unu arịọ arịrịọ ọbụla, Nna unu bi nʼeluigwe maara ihe na-akpa unu. 9“Sinụ otu a na-ekpe ekpere:
“ ‘Nna anyị nke bi nʼeluigwe,
ka e doo aha gị nsọ. 10Ka alaeze gị bịa,
ka e mee uche gị nʼụwa,
dịka e si eme ya nʼeluigwe. 11Nye anyị nri nke ụbọchị taa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.