Matiu 26:70
Matthew 26:70 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ gọrọ nʼihu ha niile sị, “Amaghị m ihe ị na-ekwu.”
Matthew 26:70 in English
Matthew 26:70 · Berean Standard Bible
But he denied it before them all: “I do not know what you are talking about.”
Context
68sị ya, “Buoro anyị amụma, gị, Kraịst. Onye tiri gị ihe?” 69Mgbe ahụ Pita nọdụrụ ala na mbara ezi nke obi ahụ. Otu nʼime ụmụ agbọghọ na-eje ozi bịakwutere ya, sị, “Ị bụkwanụ otu nʼime ndị na-eso ụzọ Jisọs onye Galili.” 70Ma ọ gọrọ nʼihu ha niile sị, “Amaghị m ihe ị na-ekwu.” 71Mgbe ọ pụrụ gaa nọdụ nʼọnụ ụzọ mbata, nwaagbọghọ ọzọ hụrụ ya, gwa ndị nọ nʼebe ahụ sị, “Nwoke a na Jisọs onye Nazaret nọkọrọ.” 72Ọzọkwa, o weere ịṅụ iyi gọọ, “Amaghị m onye nwoke ahụ bụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.