Matiu 26:68
Matthew 26:68 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
sị ya, “Buoro anyị amụma, gị, Kraịst. Onye tiri gị ihe?”
Matthew 26:68 in English
Matthew 26:68 · Berean Standard Bible
and said, “Prophesy to us, Christ! Who hit You?”
Context
66Gịnị bụ mkpebi unu?”
Ha zara sị ya, “O kwesiri ka ọ nwụọ!” 67Mgbe ahụ, ha gbụsara ya ọnụ mmiri asọ nʼihu, tiekwa ya aka. Ndị ọzọ maara ya ụra, 68sị ya, “Buoro anyị amụma, gị, Kraịst. Onye tiri gị ihe?” 69Mgbe ahụ Pita nọdụrụ ala na mbara ezi nke obi ahụ. Otu nʼime ụmụ agbọghọ na-eje ozi bịakwutere ya, sị, “Ị bụkwanụ otu nʼime ndị na-eso ụzọ Jisọs onye Galili.” 70Ma ọ gọrọ nʼihu ha niile sị, “Amaghị m ihe ị na-ekwu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.