Native Bible

Matthew 22:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya, “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’*

Matthew 22:44 in English

Matthew 22:44 · Berean Standard Bible

‘The Lord said to my Lord, “Sit at My right hand until I put Your enemies under Your feet.”’*

Context

42“Gịnị ka unu na-eche banyere Kraịst? Nwa onye ka ọ bụ?” Ha zara sị ya, “Ọ bụ nwa Devid.” 43Ọ sịrị ha, “Gịnị mekwaranụ Devid site na ntụziaka nke Mmụọ Nsọ jiri kpọọ ya ‘Onyenwe m’? Nʼihi na ọ sịrị, 44“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya, “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’* 45Ọ bụrụ na Devid kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị,’ oleekwanụ otu o si bụrụkwa nwa ya?” 46Ọ dịghị onye pụrụ ịsa ya okwu. Sitekwa nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị onye ọbụla nwere anya ike ịjụ ya ajụjụ ọzọ. 22:15 Farisii Ndị otu na-akwado maka idebezu mmemme na omenaala niile ndị Juu. 22:32 Ọpụ 3:6 22:35 Ndị ozizi iwu bụ ndị ọka nʼiwu, ọ bụ ha na a tapịaa iwu gbasara usoro okpukpe. 22:37 Dit 6:5 22:39 Lev 19:18 22:44 Abụ 110:1

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.