Matiu 22:45
Matthew 22:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na Devid kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị,’ oleekwanụ otu o si bụrụkwa nwa ya?”
Matthew 22:45 in English
Matthew 22:45 · Berean Standard Bible
So if David calls Him ‘Lord,’ how can He be David’s son?”
Context
43Ọ sịrị ha, “Gịnị mekwaranụ Devid site na ntụziaka nke Mmụọ Nsọ jiri kpọọ ya ‘Onyenwe m’? Nʼihi na ọ sịrị, 44“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya,
“Nọdụ ala nʼaka nri m
ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị
nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’* 45Ọ bụrụ na Devid kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị,’ oleekwanụ otu o si bụrụkwa nwa ya?” 46Ọ dịghị onye pụrụ ịsa ya okwu. Sitekwa nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị onye ọbụla nwere anya ike ịjụ ya ajụjụ ọzọ.
22:15 Farisii Ndị otu na-akwado maka idebezu mmemme na omenaala niile ndị Juu.
22:32 Ọpụ 3:6
22:35 Ndị ozizi iwu bụ ndị ọka nʼiwu, ọ bụ ha na a tapịaa iwu gbasara usoro okpukpe.
22:37 Dit 6:5
22:39 Lev 19:18
22:44 Abụ 110:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.