Matiu 22:46
Matthew 22:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịghị onye pụrụ ịsa ya okwu. Sitekwa nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị onye ọbụla nwere anya ike ịjụ ya ajụjụ ọzọ. 22:15 Farisii Ndị otu na-akwado maka idebezu mmemme na omenaala niile ndị Juu. 22:32 Ọpụ 3:6 22:35 Ndị ozizi iwu bụ ndị ọka nʼiwu, ọ bụ ha na a tapịaa iwu gbasara usoro okpukpe. 22:37 Dit 6:5 22:39 Lev 19:18 22:44 Abụ 110:1
Matthew 22:46 in English
Matthew 22:46 · Berean Standard Bible
No one was able to answer a word, and from that day on no one dared to question Him any further.
Context
44“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya,
“Nọdụ ala nʼaka nri m
ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị
nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’* 45Ọ bụrụ na Devid kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị,’ oleekwanụ otu o si bụrụkwa nwa ya?” 46Ọ dịghị onye pụrụ ịsa ya okwu. Sitekwa nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị onye ọbụla nwere anya ike ịjụ ya ajụjụ ọzọ.
22:15 Farisii Ndị otu na-akwado maka idebezu mmemme na omenaala niile ndị Juu.
22:32 Ọpụ 3:6
22:35 Ndị ozizi iwu bụ ndị ọka nʼiwu, ọ bụ ha na a tapịaa iwu gbasara usoro okpukpe.
22:37 Dit 6:5
22:39 Lev 19:18
22:44 Abụ 110:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.