Matiu 22:36
Matthew 22:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?”
Matthew 22:36 in English
Matthew 22:36 · Berean Standard Bible
“Teacher, which commandment is the greatest in the Law?”
Context
34Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe. 35Otu onye nʼime ha, bụ onye ozizi iwu* bịara jụọ ya ajụjụ iji nwaa ya: 36“Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?” 37Ọ zara sị ya, “ ‘Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.’* 38Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.