Matiu 22:34
Matthew 22:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe.
Matthew 22:34 in English
Matthew 22:34 · Berean Standard Bible
And when the Pharisees heard that Jesus had silenced the Sadducees, they themselves gathered together.
Context
32Mụ onwe m bụ Chineke nke Ebraham, Chineke nke Aịzik na Chineke nke Jekọb.* Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.” 33Mgbe igwe mmadụ ahụ nụrụ nke a, ozizi ya juru ha anya. 34Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe. 35Otu onye nʼime ha, bụ onye ozizi iwu* bịara jụọ ya ajụjụ iji nwaa ya: 36“Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.