Native Bible

Matthew 22:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe igwe mmadụ ahụ nụrụ nke a, ozizi ya juru ha anya.

Matthew 22:33 in English

Matthew 22:33 · Berean Standard Bible

When the crowds heard this, they were astonished at His teaching.

Context

31Ma nʼihe banyere mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ọ bụ na unu agụtabeghị ihe Chineke gwara unu sị, 32Mụ onwe m bụ Chineke nke Ebraham, Chineke nke Aịzik na Chineke nke Jekọb.* Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.” 33Mgbe igwe mmadụ ahụ nụrụ nke a, ozizi ya juru ha anya. 34Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe. 35Otu onye nʼime ha, bụ onye ozizi iwu* bịara jụọ ya ajụjụ iji nwaa ya:

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.