Native Bible

Matthew 22:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu onye nʼime ha, bụ onye ozizi iwu* bịara jụọ ya ajụjụ iji nwaa ya:

Matthew 22:35 in English

Matthew 22:35 · Berean Standard Bible

One of them, an expert in the law, tested Him with a question:

Context

33Mgbe igwe mmadụ ahụ nụrụ nke a, ozizi ya juru ha anya. 34Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe. 35Otu onye nʼime ha, bụ onye ozizi iwu* bịara jụọ ya ajụjụ iji nwaa ya: 36“Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?” 37Ọ zara sị ya, “ ‘Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.’*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.