Matiu 15:39
Matthew 15:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe o zilagara igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nʼobodo Magadan. 15:4 Ọpụ 20:12; Dit 5:16 15:4 Onye ahụ aghaghị ịnwụ 15:4 Ọpụ 21:17; Lev 20:9 15:9 Ịkpọ isiala ha bụ ihe efu. 15:9 Aịz 29:13
Matthew 15:39 in English
Matthew 15:39 · Berean Standard Bible
After Jesus had dismissed the crowds, He got into the boat and went to the region of Magadan.
Context
37Onye ọbụla nʼime ha riri, rijuo afọ. Ndị na-eso ụzọ ya tụtụkọtara iberibe ndị fọdụrụ nke juru nkata asaa. 38Ndị riri nri ahụ dị puku ụmụ nwoke anọ, nʼagụnyeghị ndị nwanyị na ụmụntakịrị. 39Mgbe o zilagara igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nʼobodo Magadan.
15:4 Ọpụ 20:12; Dit 5:16
15:4 Onye ahụ aghaghị ịnwụ
15:4 Ọpụ 21:17; Lev 20:9
15:9 Ịkpọ isiala ha bụ ihe efu.
15:9 Aịz 29:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.