Native Bible

Matthew 15:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị riri nri ahụ dị puku ụmụ nwoke anọ, nʼagụnyeghị ndị nwanyị na ụmụntakịrị.

Matthew 15:38 in English

Matthew 15:38 · Berean Standard Bible

A total of four thousand men were fed, in addition to women and children.

Context

36O weere ogbe achịcha asaa na azụ ole na ole ahụ kelee Chineke ekele. Ọ nyawasịrị ha, nye ndị na-eso ụzọ ya. Ndị na-eso ụzọ ya nyekwara igwe mmadụ ahụ. 37Onye ọbụla nʼime ha riri, rijuo afọ. Ndị na-eso ụzọ ya tụtụkọtara iberibe ndị fọdụrụ nke juru nkata asaa. 38Ndị riri nri ahụ dị puku ụmụ nwoke anọ, nʼagụnyeghị ndị nwanyị na ụmụntakịrị. 39Mgbe o zilagara igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nʼobodo Magadan. 15:4 Ọpụ 20:12; Dit 5:16 15:4 Onye ahụ aghaghị ịnwụ 15:4 Ọpụ 21:17; Lev 20:9 15:9 Ịkpọ isiala ha bụ ihe efu. 15:9 Aịz 29:13

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.