Native Bible

Matthew 15:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọbụla nʼime ha riri, rijuo afọ. Ndị na-eso ụzọ ya tụtụkọtara iberibe ndị fọdụrụ nke juru nkata asaa.

Matthew 15:37 in English

Matthew 15:37 · Berean Standard Bible

They all ate and were satisfied, and the disciples picked up seven basketfuls of broken pieces that were left over.

Context

35Ọ gwara igwe mmadụ ahụ ka ha nọdụ ala. 36O weere ogbe achịcha asaa na azụ ole na ole ahụ kelee Chineke ekele. Ọ nyawasịrị ha, nye ndị na-eso ụzọ ya. Ndị na-eso ụzọ ya nyekwara igwe mmadụ ahụ. 37Onye ọbụla nʼime ha riri, rijuo afọ. Ndị na-eso ụzọ ya tụtụkọtara iberibe ndị fọdụrụ nke juru nkata asaa. 38Ndị riri nri ahụ dị puku ụmụ nwoke anọ, nʼagụnyeghị ndị nwanyị na ụmụntakịrị. 39Mgbe o zilagara igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nʼobodo Magadan. 15:4 Ọpụ 20:12; Dit 5:16 15:4 Onye ahụ aghaghị ịnwụ 15:4 Ọpụ 21:17; Lev 20:9 15:9 Ịkpọ isiala ha bụ ihe efu. 15:9 Aịz 29:13

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.