Native Bible

Matthew 15:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ọ kpọrọ igwe mmadụ ahụ, sị ha, “Geenụ ntị, ghọtakwanụ.

Matthew 15:10 in English

Matthew 15:10 · Berean Standard Bible

Jesus called the crowd to Him and said, “Listen and understand.

Context

8“ ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị anya nʼebe m nọ. 9Ofufe ha na-efe m bụ ihe efu,* ozizi ha bụkwa ihe mmadụ nyere nʼiwu.’* ” 10Mgbe ahụ, ọ kpọrọ igwe mmadụ ahụ, sị ha, “Geenụ ntị, ghọtakwanụ. 11Ọ bụghị ihe banyere mmadụ nʼọnụ na-emerụ ya, kama ọ bụ ihe sị nʼọnụ onye ahụ pụta na-emerụ ya.” 12Ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya sị, “Ị makwa na obi adịghị ndị Farisii mma nʼihi okwu ahụ i kwuru?”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.