Native Bible

Matthew 15:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ofufe ha na-efe m bụ ihe efu,* ozizi ha bụkwa ihe mmadụ nyere nʼiwu.’* ”

Matthew 15:9 in English

Matthew 15:9 · Berean Standard Bible

They worship Me in vain; they teach as doctrine the precepts of men.’*”

Context

7Ndị ihu abụọ! Amụma ahụ Aịzaya buru banyere unu bụ eziokwu. Mgbe o kwuru sị, 8“ ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị anya nʼebe m nọ. 9Ofufe ha na-efe m bụ ihe efu,* ozizi ha bụkwa ihe mmadụ nyere nʼiwu.’* ” 10Mgbe ahụ, ọ kpọrọ igwe mmadụ ahụ, sị ha, “Geenụ ntị, ghọtakwanụ. 11Ọ bụghị ihe banyere mmadụ nʼọnụ na-emerụ ya, kama ọ bụ ihe sị nʼọnụ onye ahụ pụta na-emerụ ya.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.