Matiu 10:36
Matthew 10:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị iro mmadụ ga-abụ ndị ezinaụlọ ya.’*
Matthew 10:36 in English
Matthew 10:36 · Berean Standard Bible
A man’s enemies will be the members of his own household.’*
Context
34“Unu echekwala na m bịara iweta udo nʼụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha. 35Abịara m ime,
“ ‘Ka nwoke megide nna ya,
ka nwa nwanyị megide nne ya,
ka nwunye nwa megide nne di ya, 36ndị iro mmadụ ga-abụ ndị ezinaụlọ ya.’* 37“Ọ bụrụ na ị hụrụ nne gị maọbụ nna gị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. Ọ bụrụ na ị hụrụ nwa gị nwoke, maọbụ nwa gị nwanyị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. 38Onye ọbụla na-eburughị obe ya soro m, ekwesighị ị bụ onye nke m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.