Matiu 10:35
Matthew 10:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abịara m ime, “ ‘Ka nwoke megide nna ya, ka nwa nwanyị megide nne ya, ka nwunye nwa megide nne di ya,
Matthew 10:35 in English
Matthew 10:35 · Berean Standard Bible
For I have come to turn ‘a man against his father, a daughter against her mother, a daughter-in-law against her mother-in-law.
Context
33Ma onye ọbụla na-agọnarị m nʼihu ndị mmadụ, mụ onwe m ga-agọnarịkwa ya nʼihu Nna m bi nʼeluigwe. 34“Unu echekwala na m bịara iweta udo nʼụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha. 35Abịara m ime,
“ ‘Ka nwoke megide nna ya,
ka nwa nwanyị megide nne ya,
ka nwunye nwa megide nne di ya, 36ndị iro mmadụ ga-abụ ndị ezinaụlọ ya.’* 37“Ọ bụrụ na ị hụrụ nne gị maọbụ nna gị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. Ọ bụrụ na ị hụrụ nwa gị nwoke, maọbụ nwa gị nwanyị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.