Matiu 10:38
Matthew 10:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọbụla na-eburughị obe ya soro m, ekwesighị ị bụ onye nke m.
Matthew 10:38 in English
Matthew 10:38 · Berean Standard Bible
and anyone who does not take up his cross and follow Me is not worthy of Me.
Context
36ndị iro mmadụ ga-abụ ndị ezinaụlọ ya.’* 37“Ọ bụrụ na ị hụrụ nne gị maọbụ nna gị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. Ọ bụrụ na ị hụrụ nwa gị nwoke, maọbụ nwa gị nwanyị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. 38Onye ọbụla na-eburughị obe ya soro m, ekwesighị ị bụ onye nke m. 39Onye ọbụla chọtara ndụ ya ga-etufu ya, ma onye ọbụla tufuru ndụ ya maka m, ga-achọtakwa ya. 40“Ndị niile nabatara unu na-anabata m. Mgbe ha nabatara m, ọ bụkwa Onye ahụ zitere m ka ha na-anabata.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.