Luk 23:38
Luke 23:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe e dere nʼelu isi obe ahụ bụ: Onye a bụ Eze ndị Juu.
Luke 23:38 in English
Luke 23:38 · Berean Standard Bible
Above Him was posted an inscription:* THIS IS THE KING OF THE JEWS.
Context
36Ndị agha bịakwara chịa ya ọchị. Ha nyere ya mmanya gbara ụka,* 37ma na-asị, “Ọ bụrụ na ị bụ eze ndị Juu, zọpụtanụ onwe gị.” 38Ihe e dere nʼelu isi obe ahụ bụ:
Onye a bụ Eze ndị Juu. 39Otu onye nʼime ndị ohi ahụ a kpọgidekwara nʼobe nʼebe ahụ kparịkwara ya sị, “Ọ bụghị gị bụ Kraịst? Zọpụtanụ onwe gị ma zọpụtakwa anyị.” 40Ma onye nke ọzọ a makwara ikpe ọnwụ baara ya mba sị, “Ị naghị atụ Chineke egwu, ị hụghị na a mara gị ikpe dị ka e si maa ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.