Luk 23:36
Luke 23:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị agha bịakwara chịa ya ọchị. Ha nyere ya mmanya gbara ụka,*
Luke 23:36 in English
Luke 23:36 · Berean Standard Bible
The soldiers also mocked Him and came up to offer Him sour wine.*
Context
34Jisọs sịrị, “Nna gbaghara ha nʼihi na ha amataghị ihe ha na-eme.” Ha ji ife nza kee uwe ya nʼetiti onwe ha. 35Ndị mmadụ guzoro ebe ahụ na-ele anya, ka ndị ọchịchị ji ya na-eme ihe ọchị, na-asị, “Ọ zọpụtara ndị ọzọ, ya zọpụtanụ onwe ya, ma ọ bụrụ na ọ bụ Kraịst nke Chineke, bụ Onye a họpụtara.” 36Ndị agha bịakwara chịa ya ọchị. Ha nyere ya mmanya gbara ụka,* 37ma na-asị, “Ọ bụrụ na ị bụ eze ndị Juu, zọpụtanụ onwe gị.” 38Ihe e dere nʼelu isi obe ahụ bụ:
Onye a bụ Eze ndị Juu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.