Native Bible

Luke 12:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ebe ọbụla akụ unu dị ka obi unu ga-adịkwa.”

Luke 12:34 in English

Luke 12:34 · Berean Standard Bible

For where your treasure is, there your heart will be also.

Context

32“Unu atụla egwu, igwe atụrụ nta, nʼihi na ọ tọrọ Nna unu ụtọ inye unu alaeze ahụ. 33Reenụ ihe unu nwere nyekwanụ ndị ogbenye. Meerenụ onwe unu akpa na-agaghị aka nka, nʼọba akụ nʼeluigwe, ebe onye ohi na-adịghị abịa nso, nla adịghị erichapụkwa ya. 34Nʼihi na ebe ọbụla akụ unu dị ka obi unu ga-adịkwa.” 35“Keenụ ajị nʼume, meenụ ka oriọna unu na-enwu enwu. 36Dịnụ ka ndị ohu na-echere nlọghachi nke nna ha ukwu, onye gara oriri agbamakwụkwọ, bụ onye ha ga-emeghere ụzọ ngwangwa mgbe ọ lọtara kụọ aka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.