Luk 12:32
Luke 12:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Unu atụla egwu, igwe atụrụ nta, nʼihi na ọ tọrọ Nna unu ụtọ inye unu alaeze ahụ.
Luke 12:32 in English
Luke 12:32 · Berean Standard Bible
Do not be afraid, little flock, for your Father is pleased to give you the kingdom.
Context
30Nʼihi na ọ bụ ihe ndị a ka ndị mba nke ụwa na-achụso, ma Nna unu makwara na ha dị unu mkpa. 31Kama chọọnụ alaeze ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile. 32“Unu atụla egwu, igwe atụrụ nta, nʼihi na ọ tọrọ Nna unu ụtọ inye unu alaeze ahụ. 33Reenụ ihe unu nwere nyekwanụ ndị ogbenye. Meerenụ onwe unu akpa na-agaghị aka nka, nʼọba akụ nʼeluigwe, ebe onye ohi na-adịghị abịa nso, nla adịghị erichapụkwa ya. 34Nʼihi na ebe ọbụla akụ unu dị ka obi unu ga-adịkwa.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.