Native Bible

Luke 1:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Meri nọnyeere ya ihe dịka ọnwa atọ ma mesie laghachi nʼụlọ ya.

Luke 1:56 in English

Luke 1:56 · Berean Standard Bible

Mary stayed with Elizabeth for about three months and then returned home.

Context

54O nyerela odibo ya bụ Izrel aka, ọ na-echetakwa imere ya ebere. 55Dị ka ọ gwara nna nna anyị ha, nye Ebraham na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.” 56Meri nọnyeere ya ihe dịka ọnwa atọ ma mesie laghachi nʼụlọ ya. 57Mgbe oge zuru ka Elizabet mụọ nwa, ọ mụrụ nwa nwoke. 58Ndị agbataobi ya na ndị ikwu ya, ndị nụrụ otu Chineke si gosi ya ebere dị ukwuu, bịara soro ya ṅụrịa ọṅụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.