Luk 1:54
Luke 1:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nyerela odibo ya bụ Izrel aka, ọ na-echetakwa imere ya ebere.
Luke 1:54 in English
Luke 1:54 · Berean Standard Bible
He has helped His servant Israel, remembering to be merciful,
Context
52O sitela nʼocheeze ndị eze dị ike kwatuo ha,
buliekwa ndị dị umeala nʼobi elu. 53O jirila ihe dị mma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ
ma ndị ọgaranya ka o zipụrụ nʼaka efu. 54O nyerela odibo ya bụ Izrel aka,
ọ na-echetakwa imere ya ebere. 55Dị ka ọ gwara nna nna anyị ha,
nye Ebraham na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.” 56Meri nọnyeere ya ihe dịka ọnwa atọ ma mesie laghachi nʼụlọ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.