Luk 1:57
Luke 1:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe oge zuru ka Elizabet mụọ nwa, ọ mụrụ nwa nwoke.
Luke 1:57 in English
Luke 1:57 · Berean Standard Bible
When the time came for Elizabeth to have her child, she gave birth to a son.
Context
55Dị ka ọ gwara nna nna anyị ha,
nye Ebraham na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.” 56Meri nọnyeere ya ihe dịka ọnwa atọ ma mesie laghachi nʼụlọ ya. 57Mgbe oge zuru ka Elizabet mụọ nwa, ọ mụrụ nwa nwoke. 58Ndị agbataobi ya na ndị ikwu ya, ndị nụrụ otu Chineke si gosi ya ebere dị ukwuu, bịara soro ya ṅụrịa ọṅụ. 59Nʼabalị nke asatọ ha bịara ibi nwata ahụ ugwu na ịgụ ya aha. Ha na-achọ ịgụ ya Zekaraya bụ aha nna ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.