Luk 1:49
Luke 1:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu. Aha ya dịkwa nsọ.
Luke 1:49 in English
Luke 1:49 · Berean Standard Bible
For the Mighty One has done great things for me. Holy is His name.
Context
47mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke bụ Onye nzọpụta m, 48nʼihi na o ledatala anya, lekwasị m,
bụ odibo ya dị ala.
Site ugbu a gaa nʼihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi. 49Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu.
Aha ya dịkwa nsọ. 50Ebere ya na-erute ndị niile na-atụ egwu ya
site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 51O gosila ike aka ya;
ọ chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.