Luk 1:50
Luke 1:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebere ya na-erute ndị niile na-atụ egwu ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.
Luke 1:50 in English
Luke 1:50 · Berean Standard Bible
His mercy extends to those who fear Him, from generation to generation.
Context
48nʼihi na o ledatala anya, lekwasị m,
bụ odibo ya dị ala.
Site ugbu a gaa nʼihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi. 49Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu.
Aha ya dịkwa nsọ. 50Ebere ya na-erute ndị niile na-atụ egwu ya
site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 51O gosila ike aka ya;
ọ chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha. 52O sitela nʼocheeze ndị eze dị ike kwatuo ha,
buliekwa ndị dị umeala nʼobi elu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.