Luk 1:51
Luke 1:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O gosila ike aka ya; ọ chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha.
Luke 1:51 in English
Luke 1:51 · Berean Standard Bible
He has performed mighty deeds with His arm; He has scattered those who are proud in the thoughts of their hearts.
Context
49Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu.
Aha ya dịkwa nsọ. 50Ebere ya na-erute ndị niile na-atụ egwu ya
site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 51O gosila ike aka ya;
ọ chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha. 52O sitela nʼocheeze ndị eze dị ike kwatuo ha,
buliekwa ndị dị umeala nʼobi elu. 53O jirila ihe dị mma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ
ma ndị ọgaranya ka o zipụrụ nʼaka efu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.