Luk 1:47
Luke 1:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke bụ Onye nzọpụta m,
Luke 1:47 in English
Luke 1:47 · Berean Standard Bible
and my spirit rejoices in God my Savior!
Context
45Ngọzị ga-adịrị onye ahụ kwere na Onyenwe anyị ga-emezu ihe o kweere ya na nkwa ime.” 46Ma Meri sịrị,
“Mkpụrụobi m na-ebuli Onyenwe anyị elu 47mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke bụ Onye nzọpụta m, 48nʼihi na o ledatala anya, lekwasị m,
bụ odibo ya dị ala.
Site ugbu a gaa nʼihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi. 49Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu.
Aha ya dịkwa nsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.