Native Bible

Leviticus 11:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu nwere ike iri anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa.* nke na-atagharị ọnụ.*

Leviticus 11:3 in English

Leviticus 11:3 · Berean Standard Bible

You may eat any animal that has a split hoof completely divided and that chews the cud.

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn, sị, 2“Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nʼime anụmanụ niile dị nʼụwa, ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri. 3Unu nwere ike iri anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa.* nke na-atagharị ọnụ.* 4“ ‘Ma ọ dị ụfọdụ ndị na-atagharị nri maọbụ ndị nwere naanị ụkwụ wara njakpa, unu agaghị eri anụ ha. Ha bụ ịnyịnya kamel, ọ bụ ezie na ọ na-atagharị nri, ma ụkwụ ya awaghị njakpa. Unu agaghị eri ha nʼihi na ọ bụ anụ na-adịghị ọcha. 5Ewi: Ọ na-atagharị nri ya, ma o nweghị ụkwụ wara njakpa. Ọ bụ anụ na-adịghị ọcha nye unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.