Levitikọs 11:2
Leviticus 11:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nʼime anụmanụ niile dị nʼụwa, ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri.
Leviticus 11:2 in English
Leviticus 11:2 · Berean Standard Bible
“Say to the Israelites, ‘Of all the beasts of the earth, these ones you may eat:
Context
1Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn, sị, 2“Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nʼime anụmanụ niile dị nʼụwa, ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri. 3Unu nwere ike iri anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa.* nke na-atagharị ọnụ.* 4“ ‘Ma ọ dị ụfọdụ ndị na-atagharị nri maọbụ ndị nwere naanị ụkwụ wara njakpa, unu agaghị eri anụ ha. Ha bụ ịnyịnya kamel, ọ bụ ezie na ọ na-atagharị nri, ma ụkwụ ya awaghị njakpa. Unu agaghị eri ha nʼihi na ọ bụ anụ na-adịghị ọcha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.