Native Bible

Lamentations 5:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anụ ahụ anyị dị ọkụ dịka ite ọkụ,* na-amakwa jijiji nʼihi agụụ.

Lamentations 5:10 in English

Lamentations 5:10 · Berean Standard Bible

Our skin is as hot as an oven with fever from our hunger.

Context

8Ndị bụ ohu na-achị anyị. Ọ dịghị onye anyị nwere nke ga-anapụta anyị site nʼaka ha. 9Anyị ji ndụ anyị nʼaka mgbe anyị na-achọ inweta ihe anyị ga-eri, nʼihi mma agha nke dị nʼọzara. 10Anụ ahụ anyị dị ọkụ dịka ite ọkụ,* na-amakwa jijiji nʼihi agụụ. 11Emerụọla ndị inyom dị na Zayọn, ha na ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke niile dị nʼobodo dị iche iche nke Juda. 12Akwụgbuola ụmụ eze site nʼikegide aka ha nʼelu; a dịghị enyekwa ndị okenye nsọpụrụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.