Abụ Akwa 3:4
Lamentations 3:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O meela ka akpụkpọ ahụ na anụ ahụ m fịkpọọ, ọ nyajisiela ọkpụkpụ di m nʼahụ.
Lamentations 3:4 in English
Lamentations 3:4 · Berean Standard Bible
He has worn away my flesh and skin; He has shattered my bones.
Context
2O sitela nʼihu ya chụpụ m, mee ka m jegharịa
nʼọchịchịrị kama nʼìhè. 3Nʼezie, ọ tụgharịala aka ya megide m,
mgbe mgbe, ogologo ụbọchị niile. 4O meela ka akpụkpọ ahụ na anụ ahụ m fịkpọọ,
ọ nyajisiela ọkpụkpụ di m nʼahụ. 5O busola m agha,
jiri ihe ilu na oke mkpagbu gbaa m gburugburu. 6O meela ka m biri nʼọchịchịrị
dịka ndị nwụrụ anwụ kemgbe oge gara aga.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.